sentence1
stringlengths
3
1.7k
sentence2
stringlengths
3
1.73k
lang
stringclasses
4 values
Lionheart is a solid film that effectively portrays sexism in workplace in Nigeria. It is very straightforward, highly predictable and also quite weakly directed by Genevieve Nnaji. But on the opposite side of things, her acting performance is terrific, and she successfully elevated both the character and the overall material. The movie is clichéd, but charming. It would have been a perfect potential nominee for the Academy had they not stupidly eliminated it due to it being filmed in the English language.
LionHeart bụ ihe nkiri kara aka nke a gbaliri nke ọma izipụta agha a na-ebuso ụmụnwaanyi n’ebe ha na-arụ ọrụ na Naịjịrịa. Enweghi ewetaeti na ya, akụkọ ya gara etu o kwesịrị. Ọ dị ezigbo mfe ikwu ihe ga-eme na ya, ntuziaka Genevive Nnaji nyere ya esighị ike. Mana n’aka nke ọzọ, emereme ya dị egwu o gbaliri nke ọma kwalite agwa na ngwa ọrụ. Ihe nkiri a adabachaghị mana ọ mara mma. Ọ kaara ịnata akaraugo na Academy ma ọ bụrụ na ha e jighi nzuzu kwachapu ya n’ihi na emere ya n’asụsụ Bekee.
en400-ig
Mind blowing!!!!. . . . This is one of the best movies I have ever watched! I LOVE it!!!!!
Ọ dị egwu!!!...Nke a so na ihe nkiri kachasị mma nke m kiriri! AHỤRỤ M YA N’ANYA!!!
en400-ig
A wonderful film experience! Substantial storyline.. . The suspense would keep you on your toes, and the comic relief would make you chuckle. It is definitely worthwhile.
Nke a bụ ihe nkiri magburu onwe ya! Ezigbo akụkọ… Obinkonelu ya ga-eme ka I na-ekiri ya na-aga, enyemaka nto ochi ya ga-egbu gị n’ọchị. Ọ bakwara uru.
en400-ig
A good sequel but a remake would have been far better for good story buildup. . . . I must say I commend the director and his acting too ( Ramsey Nouah).
Nsonaazu ya dị mma mana mmeputa ọzọ karị ka mma maka ezigbo akọmakọ. .. Aga m etoriri onye nduzi ya nakwa emereeme ya (Ramsey Nouah).
en400-ig
100% on point. So accurate n so well played. Everyone was fantastic. Makes one proud ure Nigerian 👏👍😘
O zuru ezu ka a chọrọ. O ziri ezi, e mere ejije ya nke ọma. Onye ọbụla mere nke ọma. O mere mmadụ inwe mpako ibụ onye Naijiria. 👏👍😘
en400-ig
It is beautiful to see Sam Dede on our screens again, and to see he is still a master of his craft, giving us a stellar performance. Where there is Stella Damasus, you can be sure to see some genuine tears, with emotional scenes, and she seems ageless.
Ọ mara mma ịhụ Sam Dede n’igwe onyoonyoo anyị ọzọ, na ịhụ na ọ ka bụ odogwu n’imepụta ihe nkiri. Ebe ọbụla Stella Damacus nọ ya, o doro gi anya na ị ga-agba ezigbo anya mmiri na emetutaobi, o dịka o naghị aka nka.
en400-ig
Perfection. . . . This is a must watch movie!. I can't even say more. I'm short of words.
Ihe e mere nke ọma…Ihe nkiri a ga ekiri riri! Ikwu ọtụtụ okwu adịghị ya. E nweghi ihe ọzọ m ga-ekwu gbasara ya. Okwu kọro m n’ọnụ.
en400-ig
Interesting how open the characters are to speaking about their relationships and with restraining anger during such emotional circumstances.
Ọ na-akpalị mmụọ ka agwa dị icheiche si nwee ohere na-ekwu maka ndị ha hụrụ n’anya, bịa jide onwe ha aka ka iwe hapụ iwe ha n’ọnọdụ mmetụtaobi ahụgasị.
en400-ig
It was pretty interesting to actually find out how the hymn Amazing Grace was actually written.
Ọ bụ ihe dị mma ịchọpụta ka esi dee abụ a bụ Amazing Grace
en400-ig
This movie really touched my heart in regards to God's AMAZING GRACE! A MUST SEE!!!
Ihe nkiri a meturu m n’obi gbasara AMARA CHINEKE DỊ EGWU! ỊGHAGHỊ IKIRI YA!!!
en400-ig
Not only does the plot fail to grip the viewer's attention, but the acting is the poorest, most unconvincing ever.
Ọbụghị naanị na akụkọ ya adọghị mmasị ndị nkiri, ndị mere ya bụ ihe nkiri emetaghị ya,onweghi ihe nkweta na ya.
en400-ig
This movie is long and dull. Even the background music is tepid. And there's nothing that can do to save the movie.
Ihe nkiri a tere aka, na-atụ ụra. Egwu na-ada n’azụ ihe emereme a enweghi isi. Enweghi ihe apụrụ ime ịzọpụta ihe nkiri a.
en400-ig
A fine way to completely ruin your day
Ọmalịcha ụzọ ị ga-esi mebi ụbọchị gị
en400-ig
unsettling
O mighi emi
en400-ig
The subjects in Swallow would make anyone cry -- poverty, sexual harassment, drug dealing, systemic corruption -- but the movie and all the characters are flat and emotionless.
Isiokwu dịgasị na Swallow ga-eme mmadụ kwa akwa - ụbịam, nwakpo mmekọahụ, ibụ ọgwụ ọjọọ, usoro nrụrụaka – mana egosipụtaghị agwa nọ na ya nke ọma.
en400-ig
Though the central performance is impressively raw Farming's uncompromising bleakness drowns out the fascinating story, making it a far tougher watch than it needs to be.
Ọ bụ ezie na isi emereme ya dọrọ mmasị, Farming bụ ihe nkiri sibigara ike oke nke a weturu ka akụkọ ya kwesịrị dị.
en400-ig
Story inconsistencies and the mystical balderdash were too appalling to be saved
Akụkọ ya na ihe omimi dị na ya enweghi isi
en400-ig
There wasn't a single person that wasn't insulting this as we trooped out. Even cinema staffers who didn't pay, were hissing. Horrible
Enweghi otu onye n’ime anyị akparịghị ihe nkiri a mgbe anyị na-apụ. Ma ndị na-arụ na sịnịma akwụghị ụgwọ ilere ya na-ama sọ ọsị. Ọjọka
en400-ig
Equally powerful and uncomfortable, Farming is a stark reminder of the dangerous lengths that self-loathing can lead to.
O siri ike. O meghi ka ahụ ruo ndị na-ekiri ya ala. Farming bụ ihe nkiri na-echetara anyị ụgwọ so mmadụ ịkpọ onwe ya asị
en400-ig
A terrible way to start the year; 'Akpe' is a mess.
Ụzọ jọgburu onwe ya ibido afọ, ‘Akpe’ abaghị uru.
en400-ig
You might not hate yourself for seeing 'SuperStar' but you will leave feeling numb & comatose.
Inwereike ị agaghị akpọ onwe gị asị ma ilerechaa ‘SuperStar’ mana ị ga-ahapụ ebe ahụ ghara inwe mmetụta ọbụla.
en400-ig
It would definitely be unfair to the entire cast and crew if I left this one out. Totally unfair!
Ọ gaghị adịrị ndị mere ihe nkiri a na ndị orụ mepụtara ya ma m hapụ nke a. Ọ gaghị adị mma chacha
en400-ig
Like other misguided projects like it, 'Knock Out Blessing' was made primarily for the purpose of massaging its producers' ego rather than pleasing its Nigerian audience.
Knock Out Blessing’ bụ ihe nkiri na-eto naanị ndị mepụtara ya karịa ime ka ọtọ ndị nkiri Naịjịrịa ụtọ.
en400-ig
Akinnuoye-Agbaje's slightly numbed screenplay never gets to grips with who Eni is
Ihe nkiri Akinnuoye-Agbaje akọwapụtaghị nke ọma onye Eni bụ.
en400-ig
Fifty minutes is spent advertising a holiday resort in Lagos, Movie closes. Money down the drain. Not recommended
Eji nkeji iri ise gbasaa ozi maka ebe ezumike dị na Legọọsị. Ego alaa n’ihi. Akwadoghi m ya
en400-ig
Such a shame really; 'The Island' is a waste of amazing talent.
Ihe ihere n’ezie. ‘The Island’ bụ itufu ezigbo nka
en400-ig
if I said to you, that this was a spectacular movie, I would be telling a lie.
M sị gị na ihe nkiri a amaka, asị ka m na-atụrụ gị
en400-ig
Its lateness aside, the real problem with 'Funke' is that it is boring and unexciting.
Ọ bịara azụ oge. Isi nsogbu ‘Funke’ bụ na ọ na-agwụ ike. Ọ tọghị ụtọ
en400-ig
Not recommended! Crispy dry and terribly banal,
Akwadoghi m ya! Ọ kpọrọ nkụ na-agwụ ike,
en400-ig
Ultimately, this is a crappy offering that shouldn't have been brought to cinema.
Ihe a bụ ihe nkiri ekwesịghị ịba sịnịma
en400-ig
Production is fine, above average. Colour is sharp. And acting isn't horrific. The problem is the complete lack of intellectual strength in the story & the story-telling. A quick example will suffice:
Mmepụta ya amaka. Ngosipụta ya dị mma. Emereme ya ajọghị oke njọ. Nsogbu ya bụ etinyeghi ike na akụkọ ya. Ọmụmaatụ ga-enye aka:
en400-ig
the amount of felonies this 6 year old committed over the course of this film became too many to count
Ọtụtụ iwu nwa afọ isi nọ n’ihe nkiri a dara apụghị ịgụta ọnụ
en400-ig
Suitable for 14 year olds. . Performed like a very clean Disney story. Limp and vacuous.
E mere ya maka ndị nọ afọ iri na anọ. . Emereme ya dịka akụkọ Disney. O nweghi isi
en400-ig
There are some funny touches and moments of freewheeling energy, but it is too broad, with acting and directing styles that are a little like afternoon TV.
Enwere ụfọdụ mmetụta na-atọ ọchị na ya na oge adịmike, mana ọ sara mbara. Ihe mmepụta ya dịka ihe nkiri onyonyo ehihe.
en400-ig
Average. . The plot is just too short and predictable.
Agbataetiti…Usoro akụkọ ya etoghi ogologo nakwa e nwere ike ịkọta ihe ga-eme na ya.
en400-ig
But unfortunately, these shining moments were just to few and far between for them to justify paying serious money to see this
Ebe dị mma n’ihe nkiri a adịghị ọtụtụ. Ekwesighị ime ka akwọ nnukwu ụgwọ ilere ya.
en400-ig
moreover the drama between Joseph to his wife is played naturally but I feel like this is more documentry then a movie…
emereme dị n’etiti Joseph na nwunye ya dị ire. N’uche nke m, ihe a abụghị ihe nkiri kama ọ bụ akukọ ebukọrọ ọnụ dee n’akwụkwọ...
en400-ig
Consequently, rhythms of long and short hisses echoed intermittently from the audience
Ndị na-ekiri ya mara ọsị
en400-ig
No one deserves to watch this shitty movie
Onweghi onye kwesịrị ikiri ihe nkiri nzuzu a
en400-ig
snooze fest, not much story, ridiculous soundtracks
ihe na-atụ ụrụ, ọ bụchaghị akụkọ, egwu ya na-atọ ọchị
en400-ig
add horrible ADR, and average to really bad acting, and you have —- a nightmare.
ADR jọrọ njọ, juputara na emereme adịghị mma ----Nrọ ọjọọ
en400-ig
It doesn't go wholly wrong all at once, but damned if the filmmakers don't lose the thread and stumble and lurch and pad this thing until their Nollywood film is Bollywood length, without the wit, warmth or content to justify it
O mebighi otu mgbe. Onweghi akụkọ dị na ya pụrụ ime ka o too ogologo ka Bollywood
en400-ig
Grotesque and sub-standard. Boring and downright stupid!
Ọ dị egwu ma dịkwa ala. Na-agwụ ike ma juputa na ihe nzuzu!
en400-ig
A flawed first feature film, but it shows a great deal of promise
Ihe nkiri izizi nwere ntụpọ mana o nwere olileanya
en400-ig
Concerning this popular movie #KOB I can't say it better or worst than the rest of nollyhood,
Maka ihe nkiri a amaama #KOB enweghi m ike ikwu na ọ dị mma mọọbụ na ọ ka njọ karịa ihe ndị a na-ahụ na Nollywood
en400-ig
Made in Heaven' is a stupid movie. It is so stupid, it will irritate you to the point you will start laughing out of sheer frustration. You will grow so weary seeing it, you will suddenly find yourself feeling as though you just might be enjoying the foolishness of this foolish movie. Very ridiculous movie. Complete rubbish!
Made in Heaven' bụ ihe nkiri enweghi isi. O nweghi isi. Ọ ga-akpasu gị inwe nke bụ na ịgaghị ama mgbe iji chịwa ọchị. Ike ga-agwụ gị ikiri ya. Otu ntabị anya ị ga-ahụ onwe gị ka I na-enwe mmetụta ka a ga-asị na ya bụ ihe nkiri iberibe na-atọ gị ụtọ. Ihe nkiri iberibe. O juputara na nzuzu!
en400-ig
Slow moving, great acting and contains a few chills but the ending was unforgiving
Ihe nkiri kpụrụ akpụ, emereme dị ukwuu nwere obere ihe ntọ ọchị mana ngwụcha ya jọgburu onwe ya na njọ
en400-ig
. In the absence of such a perfect storm, avoid stabbing your wallet in the heart with this 'Dagger'.. . Definitely not recommended
.Zere ị sụ onwe gị mma site n’ịkwụ ụgwọ ihe nkiri a bụ ‘Dagger’.... Akwadoghi m ya
en400-ig
When I say that the drive for comedy is turning our content to shit, this is a prime example.
Nke a bụ ọmụmaatụ ihe m kwuru, na itinye ihe ntọ ọchị n’akụkọ anyị na-eme ka akụkọ anyị ghara ịdị etu ọ kwesịrị.
en400-ig
If you watched Chief Daddy: Going For Broke on its New Year Day release on Netflix and immediately thought it to be a contender for the worst movie of the year, know that the fault isn't yours;
Ọ bụrụ na I lego Chief Daddy: Wee gaa kirie Going for Broke n'ụbọchị afọ ọhụrụ ewepụtara ya na Neflix n’ihi na ị che na ọ ga-aka Chief Daddy mma, mara na o sighi gị n’aka;
en400-ig
Lazy and depressing!
Umengwụ na oke ịnọ na nwute
en400-ig
snooze fest, not much story, ridiculous soundtracks
ihe na-atụ ụrụ, ọ bụchaghị akụkọ, egwu ya na-atọ ọchị
en400-ig
The movie wasn't great, a bit of overreaching of the actors (maybe over-directed?) but the context was great.
Ihe nkiri a adịghị ukwu, ndị agwa nọ na ya mekarịrị ka achọrọ (o sitere n’aka onye nyere ntuziaka?) mana akụkọ ya amaka.
en400-ig
Low quality for Such a High Budget
Etinyere ọtụtụ ego n’ihe nkiri a mana mmepụta ya erughi ogo dị elu.
en400-ig
A good plot. Terrible post-production.
Usoro akụkọ dị mma. Mmepụta ya ajọka.
en400-ig
Not recommended.
Akwadoghi m ya.
en400-ig
Great story, poor acting.
Akukọ dị ukwuu, emume na-adịghị mma
en400-ig
A star studded movie that made stars look like they were acting a kindergarten play
Ihe nkiri ewepụtaghị ndị okaibe nọ na ya. O mere ka ha dịka ọ bụ ihe nkiri ụmụaka ka ha na-eme
en400-ig
Not recommended.
Akwadoghi m ya
en400-ig
Preposterous! Horrendous! Disgraceful! A glowing shame.
Ihe nkịtị! Ihe jọrọ njọ! Ihe ihere!
en400-ig
This movie's lineup makes me want to like it desperately, but it's difficult to relish amid the dim screenwriting by Genevieve Nnaji.
Etu esi gosipụta ihe nkiri a chọrọ ime ka m hụ ya n’anya, mana etu Genevieve Nnaji si dee ya adabachaghị.
en400-ig
By sure, one on the worst horror movies ever made...
Eziokwu, nke a bụ ihe nkiri na-atụ ụjo ka njọ emepụtara...
en400-ig
Talk about the acting though, the story script, it's something out of this world
Ikwu maka emereme ya, akukọ ya , o nweghi nke dịka ya n’ụwa
en400-ig
Though falsely classified as "Horror", 'Bridal Shower' is in actual fact not a Horror-movie. It is a Stupid-movie- Completely and utterly stupid!
Etinyere ya dịka ihe nkiri na-atụ ụjo, ‘Bridal Shower’ abụghị ihe nkiri na-atụ ụjọ. Ọ bụ ihe nkiri enweghi isi!
en400-ig
it is wholesomely pointless - A desperate money grab.
O nweghi uru ọ bara - Nke a bụ ihe ịnapụ mmadụ ego
en400-ig
Major Disappointment
Ihe ngharịpụ dị egwu
en400-ig
Boring
Ọ na-agwụ ikè
en400-ig
Charming but incompetent
Ọ na-adọrọ mmasị mana otozughi oke
en400-ig
Ruined by technical malfeasance, 'The Perfect Picture' proves to be miles away from being perfect.
Igwe eji mepụta ihe nkiri a mebiri ya, ‘The Perfect Picture' etozughioke
en400-ig
Slow moving predictability. . This film definitely belongs in the junior high circuit.
Ọ na-akpụakpụ ma bụrụ ihe apụrụ ịkwawu ihe na-esote emereme nke ọbụla. . Ihe nkiri a nọ na ngalaba juniọ sekọndịrị
en400-ig
but the sound and music was so bad that it destroyed anything good
mana ụda dị na ya bụ ihe nkiri jọgburu onwe ya na njọ nke mebiri ịdị mma ya
en400-ig
Did not watch all of this crap. Not even second rate, obviously racially inclined crap from an African nation with no film industry.
Eleghi m ihe iberibe a. Otuzughi ị na-ata akara nke abụọ, ọ bụ ihe ngosi gbasara ịkpaoke agbụrụ amaghị mee.
en400-ig
Good storyline, poor execution
Akụkọ dị mma emetaghị
en400-ig
The acting was bad, the soundtrack were repetitive, the storyline was... (if there was one I would have described it here).
Emereme ya dị njọ, agụgharịrị egwu ya ugboro ugboro, akụkọ ya bụ…..(ọ bụrụ ihe nwereike iji tụnyere ya akara m ide ya ebe a).
en400-ig
The plot it's good, but the technical aspects aren't that good at all.
Usoro akụkọ ya dị mma, mana akụkụ teknụzụ ya adịghị mma ma ọlị.
en400-ig
A clunky, clumsy handling of a book with (here untapped) depth
Akukọ akpachaghị anya dee ka ọrọ arọ
en400-ig
There's nothing good about 'That Which Binds Us'. Absolutely nothing.
Onweghi ihe dị mma gbasara ‘That Which Binds Us’. Onweghi ma ọlị.
en400-ig
Production of this movie is tight but the heart is missing
Mmepụta ihe nkiri a siri ike mana isi ihe eji mepụta ya na-efu
en400-ig
Focused as it is on the relationship between Joseph and Suzy, the movie sheds little light on the February 13, 1976, assassination, which brought Olusegan Obasanjo to power.
Ọ bụ maka akụkọ gbasara Joseph na Suzy, ihe nkiri a rụtụrụ aka na ihe mere na Febụwarị 13, 1976, ọ bu maka ogbugbu, nke kpatara Olusegan Obasanjo ji banye n’ọchịchị.
en400-ig
Utter rubbish! These are not serious people. Please, don't reward them with your Naira.
Ihe nzuzu! Ndị amaghị ihe ha na-eme. Biko, enyekwana ha naịra gị.
en400-ig
this movie has to be the most depressing romantic comedy we have ever seen.
ihe nkiri a bụ ihe nkiri ntọchị ịhụnanya na-akụda mmuọ anyị leregoro.
en400-ig
Probably the worst acting ever in a movie which seems to be made with enough money.
Ihe nkiri etinyere ọtụtụ ego na ya mana emetaghị ya.
en400-ig
Way too slow. What a waste of time.
Ọ na-akpụ oke ọkpụkpụ. Ihe ntufu oge.
en400-ig
I cant believe I spent 2 hours watching this movie
Enweghi m ike ịkweta na m lere ya awa abụọ
en400-ig
i really don’t like this movie
eziokwu, ahụghị m ihe nkiri a n’anya
en400-ig
PLOT IS ALMOST EMPTY.
ONWEGHI USORO DỊ NA YA BỤ AKỤKỌ
en400-ig
Weak dialogue, amateurish battle scenes.
Mkparịtaụka emepụtaghị nke ọma, na ngosipụta agha dịka ihe ụmụaka.
en400-ig
From poor directing, to crap story; questionable acting to illogicality; shallow sceenwriting to bad editing..
Site na ntuziaka amaghị mee, banye na akụkọ amaghị kọ, emereme edoghi anya, akụkọ edeghị nke ọma, banye na ndezi ihe nkiri dị njọ..
en400-ig
This movie is ugly.
Ihe nkiri a ajọka.
en400-ig
Asides from being terribly predictable and featuring generally below average acting, it is plagued by a be-fumbling series of subpar attempts at recreating worn out crime caper staples.
Ewepụ na apụrụ ịka ihe so emereme n’ihe nkiri a, o juputara n’ihe abaghị uru
en400-ig
I hate how this movie is titled.
Akpọrọ m aha e nyere ihe nkiri a asị.
en400-ig
Bland and dreary, 'Efunsetan Aniwura' is an exposé in gratuitously lazy and painfully appalling story-telling.
Efunsetan Aniwura' bụ ihe nkiri umengwụ akọghị nke ọma. Ọ naghị adọrọ mmasị.
en400-ig
I am livid
Iwe na-ewe m
en400-ig
THE LACK OF LANDSCAPE POSTERS FOR NOLLYWOOD FILMS
ỤKỌ AKWỤKWỌ MMADO NKE ALA EMEREME IHE NKIRI NOLLYWOOD
en400-ig
ABSOLUTE RUBBISH
EZIOKWU, ONWEGHI ISI
en400-ig
this film promised so much but turned out to be gut wrenching ridiculous. Rubbish!!
atụrụanya ọtụtụ ihe n’Ihe nkiri a mana mmepụta ya enweghi uru o bara. Iberibe!!
en400-ig
They seriously use smash bro’s title cards to introduce the characters...
Ha ji smash bro were depụta aha ndị agwa nọ na ihe nkiri a! Nke a ekwesighị...
en400-ig
The movie seemed generally flat and draggy though out.
Ihe nkiri kpụrụ nnọọ akpụ site na mmalite ya ruo na njedebe ya
en400-ig
It promised laughter, but the comedy was minimal and elicited smiles rather than the hearty laughter you expect when you go to the cinema for a comedy.
Ọ dịka ihe nkiri pụrụ ime ka a chịa oke ọchị mana ihe nkiri ntọ chị a mere ka achịtụ obere ọchị karịa oke ọchị a na-atụanya ma a gaa na sịnịma
en400-ig
Abigail isn't very good, the bad guy is a bit of a moustache twister, and they figured out that it sucks for black people to go back in time
Abigiail adịchaghị mma, nwoke ọjọọ ahụ edochaghi anya, ha chọpụtakwara na ọdịghị mma ka ndị ojii ịgaghachi azụ n’oge
en400-ig